Ezra 10:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 nakwa na ndị isi na ndị okenye ekpebiela na onye ọ bụla na-abịaghị n’ime ụbọchị atọ, a ga-akwakọrọ* ngwongwo ya niile. A ga-achụpụkwa ya n’ọgbakọ ndị si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta.+
8 nakwa na ndị isi na ndị okenye ekpebiela na onye ọ bụla na-abịaghị n’ime ụbọchị atọ, a ga-akwakọrọ* ngwongwo ya niile. A ga-achụpụkwa ya n’ọgbakọ ndị si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta.+