Ezra 10:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ezra onye nchụàjà wee bilie sị ha: “Unu mere ihe ọjọọ mgbe unu gara lụrụ ụmụ nwaanyị mba ọzọ.+ Unu emeela ka mmehie ụmụ Izrel bukwuo ibu.
10 Ezra onye nchụàjà wee bilie sị ha: “Unu mere ihe ọjọọ mgbe unu gara lụrụ ụmụ nwaanyị mba ọzọ.+ Unu emeela ka mmehie ụmụ Izrel bukwuo ibu.