Nehemaya 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ha zara m, sị: “Ndị ahụ fọrọ n’ógbè* Juda, bụ́ ndị si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta, nọ n’ọnọdụ ọjọọ, ihere jikwa ha.+ A kwatusịrị mgbidi Jeruselem,+ gbaakwa ọnụ ụzọ ámá ya niile ọkụ.”+
3 Ha zara m, sị: “Ndị ahụ fọrọ n’ógbè* Juda, bụ́ ndị si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta, nọ n’ọnọdụ ọjọọ, ihere jikwa ha.+ A kwatusịrị mgbidi Jeruselem,+ gbaakwa ọnụ ụzọ ámá ya niile ọkụ.”+