Nehemaya 1:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’eziokwu, anyị emeela omume rụrụ arụ, mejọọ gị.+ Anyị erubeghị isi n’iwu, ná ntụziaka, nakwa n’ihe ndị i kpebiri bụ́ ndị i si n’aka Mosis ohu gị nye anyị.+
7 N’eziokwu, anyị emeela omume rụrụ arụ, mejọọ gị.+ Anyị erubeghị isi n’iwu, ná ntụziaka, nakwa n’ihe ndị i kpebiri bụ́ ndị i si n’aka Mosis ohu gị nye anyị.+