Nehemaya 1:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma ọ bụrụ na unu alọghachikwute m, debe iwu m ma rube isi, ọ bụ eziokwu na e nwere ike ịchụsasị unu ruo na nsọtụ eluigwe, m ga-esi n’ebe ahụ kpọkọta unu+ ma kpọlata unu n’ebe m họọrọ ka a nọrọ na-eto aha m.’+
9 Ma ọ bụrụ na unu alọghachikwute m, debe iwu m ma rube isi, ọ bụ eziokwu na e nwere ike ịchụsasị unu ruo na nsọtụ eluigwe, m ga-esi n’ebe ahụ kpọkọta unu+ ma kpọlata unu n’ebe m họọrọ ka a nọrọ na-eto aha m.’+