Nehemaya 1:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ewoo, Jehova, biko, ka ntị gị nụrụ ekpere ohu gị na-ekpe nakwa ekpere ndị ohu gị na-ekpe, bụ́ ndị ọ na-amasị ịtụ egwu aha gị. Biko, mee ka ihe gaziere ohu gị taa, meekwa ka nwoke a metere m ebere.”+ Ọ bụ m na-ebutere eze ihe ọ na-aṅụ.+ Nehemaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:11 Ụlọ Nche,7/1/2010, p. 9
11 Ewoo, Jehova, biko, ka ntị gị nụrụ ekpere ohu gị na-ekpe nakwa ekpere ndị ohu gị na-ekpe, bụ́ ndị ọ na-amasị ịtụ egwu aha gị. Biko, mee ka ihe gaziere ohu gị taa, meekwa ka nwoke a metere m ebere.”+ Ọ bụ m na-ebutere eze ihe ọ na-aṅụ.+