Nehemaya 2:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’ọnwa Naịsan,* n’afọ nke iri abụọ+ n’ọchịchị Eze Atazaksis,+ a dọsara mmanya n’ihu ya. M wee buru mmanya ahụ otú m na-emebu bunye eze.+ Ma e nwetụbeghị mgbe m gbarụrụ ihu n’ihu ya. Nehemaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:1 Ụlọ Nche,2/1/2006, p. 8-910/15/1990, p. 10-11 Amụma Daniel, p. 197
2 N’ọnwa Naịsan,* n’afọ nke iri abụọ+ n’ọchịchị Eze Atazaksis,+ a dọsara mmanya n’ihu ya. M wee buru mmanya ahụ otú m na-emebu bunye eze.+ Ma e nwetụbeghị mgbe m gbarụrụ ihu n’ihu ya.