Nehemaya 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 M wee sị eze: “Ọ bụrụ na ọ dị eze mma, ka e nye m akwụkwọ ozi ndị m ga-enye ndị gọvanọ ógbè dị n’ebe ọdịda anyanwụ Osimiri Yufretis,*+ ka ha kwe ka m gafere ruo mgbe m ga-agaru Juda,
7 M wee sị eze: “Ọ bụrụ na ọ dị eze mma, ka e nye m akwụkwọ ozi ndị m ga-enye ndị gọvanọ ógbè dị n’ebe ọdịda anyanwụ Osimiri Yufretis,*+ ka ha kwe ka m gafere ruo mgbe m ga-agaru Juda,