-
Nehemaya 2:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 M mechara bịakwute ndị gọvanọ ógbè dị n’ebe ọdịda anyanwụ Osimiri Yufretis ma nye ha akwụkwọ ozi ndị ahụ eze nyere m. Eze kpọnyekwara m ndị ọchịagha na ndị na-agba ịnyịnya.
-