-
Nehemaya 2:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 M biliri n’abalị, mụ na ụmụ nwoke ole na ole. Agwaghị m onye ọ bụla ihe Chineke m tinyere m n’obi imere Jeruselem. E nweghị anụmanụ m ji ma e wepụ nke m nọ n’elu ya.
-