-
Nehemaya 2:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 N’ikpeazụ, m sịrị ha: “Unu na-ahụ ọnọdụ ọjọọ anyị nọ na ya, otú e si bibie Jeruselem, gbaakwa ọnụ ụzọ ámá ya niile ọkụ. Bịanụ ka anyị rụghachi mgbidi Jeruselem, ka ihere a kwụsị ime anyị.”
-