Nehemaya 3:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ụmụ Hasenea rụrụ Ọnụ Ụzọ Ámá Azụ̀.+ Ha tinyere ya osisi,+ tinye ibo ụzọ ya, ihe e ji akpọchi ha, na ihe e ji atụchi ha.
3 Ụmụ Hasenea rụrụ Ọnụ Ụzọ Ámá Azụ̀.+ Ha tinyere ya osisi,+ tinye ibo ụzọ ya, ihe e ji akpọchi ha, na ihe e ji atụchi ha.