Nehemaya 3:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Meremọt+ nwa Yuraịja nwa Hakọz rụziri mgbidi n’akụkụ ha. Meshọlam+ nwa Berekaya nwa Meshezabel rụzikwara mgbidi n’akụkụ ha. Zedọk nwa Beana rụziri mgbidi n’akụkụ ha.
4 Meremọt+ nwa Yuraịja nwa Hakọz rụziri mgbidi n’akụkụ ha. Meshọlam+ nwa Berekaya nwa Meshezabel rụzikwara mgbidi n’akụkụ ha. Zedọk nwa Beana rụziri mgbidi n’akụkụ ha.