Nehemaya 3:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị Tekoa+ rụzikwara mgbidi n’akụkụ ha. Ma ndị a ma ama n’ime ha ewedaghị onwe ha ala rụọrọ ndị nna ha ukwu ọrụ. Nehemaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:5 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,7/2023, p. 7 Ụlọ Nche,2/1/2006, p. 10
5 Ndị Tekoa+ rụzikwara mgbidi n’akụkụ ha. Ma ndị a ma ama n’ime ha ewedaghị onwe ha ala rụọrọ ndị nna ha ukwu ọrụ.