Nehemaya 3:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Melataya onye Gibiọn+ na Jedọn onye Merọnọt rụziri mgbidi n’akụkụ ha. Ha bụ ndị Gibiọn na ndị Mizpa,+ ndị nọ n’okpuru gọvanọ ógbè dị n’ebe ọdịda anyanwụ Osimiri Yufretis.*+
7 Melataya onye Gibiọn+ na Jedọn onye Merọnọt rụziri mgbidi n’akụkụ ha. Ha bụ ndị Gibiọn na ndị Mizpa,+ ndị nọ n’okpuru gọvanọ ógbè dị n’ebe ọdịda anyanwụ Osimiri Yufretis.*+