Nehemaya 3:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Malkaịja nwa Herim+ na Hashọb nwa Pehat-moab+ rụziri mpaghara ọzọ,* nakwa Ụlọ Nche Ekwú.+