Nehemaya 3:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Henọn na ndị bi na Zanoa+ rụziri Ọnụ Ụzọ Ámá Ndagwurugwu.+ Ha rụrụ ya, tinye ibo ụzọ ya, ihe e ji akpọchi ha, na ihe e ji atụchi ha. Ha rụzikwara ebe dị otu puku (1,000) kubit* ná mgbidi ya ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ikpo Ntụ.+
13 Henọn na ndị bi na Zanoa+ rụziri Ọnụ Ụzọ Ámá Ndagwurugwu.+ Ha rụrụ ya, tinye ibo ụzọ ya, ihe e ji akpọchi ha, na ihe e ji atụchi ha. Ha rụzikwara ebe dị otu puku (1,000) kubit* ná mgbidi ya ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ikpo Ntụ.+