15 Shalọn nwa Kọlhoze, onyeisi ógbè Mizpa,+ rụziri Ọnụ Ụzọ Ámá Iyi.+ Ọ rụrụ ya, kụchie elu ya, tinye ibo ụzọ ya, ihe e ji akpọchi ha, na ihe e ji atụchi ha. Ọ rụkwara mgbidi Ọdọ Mmiri+ nke Ọwa Mmiri dị n’akụkụ Ubi Eze+ ruo na Steepụ+ nke si n’Obodo Devid+ gbadaa.