Nehemaya 3:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ndị sochiri ya bụ ndị Livaị ndị rụziri mgbidi: Rihọm nwa Benaị; Hashabaya, onyeisi ọkara ógbè Kaịla,+ rụziri mgbidi n’akụkụ ya. Ọ rụchiteere ógbè ya ọrụ.
17 Ndị sochiri ya bụ ndị Livaị ndị rụziri mgbidi: Rihọm nwa Benaị; Hashabaya, onyeisi ọkara ógbè Kaịla,+ rụziri mgbidi n’akụkụ ya. Ọ rụchiteere ógbè ya ọrụ.