Nehemaya 3:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Onye sochiri ya bụ Meremọt+ nwa Yuraịja nwa Hakọz. Ọ rụziri mpaghara ọzọ, malite n’ọnụ ụzọ ụlọ Elayashib ruo n’ebe ụlọ Elayashib kwụsịrị.
21 Onye sochiri ya bụ Meremọt+ nwa Yuraịja nwa Hakọz. Ọ rụziri mpaghara ọzọ, malite n’ọnụ ụzọ ụlọ Elayashib ruo n’ebe ụlọ Elayashib kwụsịrị.