Nehemaya 3:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Onye sochiri ya bụ Binuai nwa Henadad. Ọ rụziri mpaghara ọzọ, malite n’ụlọ Azaraya ruo n’Idé Ji Mgbidi,+ ruokwa n’ebe mgbidi a na mgbidi ọzọ sụkọtara isi.
24 Onye sochiri ya bụ Binuai nwa Henadad. Ọ rụziri mpaghara ọzọ, malite n’ụlọ Azaraya ruo n’Idé Ji Mgbidi,+ ruokwa n’ebe mgbidi a na mgbidi ọzọ sụkọtara isi.