Nehemaya 3:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Onye sochiri ya bụ Pelal nwa Yuzaị. Ọ rụrụ ọrụ n’ihu Idé Ji Mgbidi na ụlọ elu nke sepụtara isi n’Ụlọ Eze,*+ nke dị ná mgbago n’Ogige Ndị Nche.+ Onye sochiri ya bụ Pedaya nwa Perọsh.+
25 Onye sochiri ya bụ Pelal nwa Yuzaị. Ọ rụrụ ọrụ n’ihu Idé Ji Mgbidi na ụlọ elu nke sepụtara isi n’Ụlọ Eze,*+ nke dị ná mgbago n’Ogige Ndị Nche.+ Onye sochiri ya bụ Pedaya nwa Perọsh.+