Nehemaya 3:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ndị na-eje ozi n’ụlọ nsọ,*+ bụ́ ndị bi n’Ofel,+ rụziri mgbidi ruo n’ihu Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ nakwa ụlọ elu nke sepụtara isi ná mgbidi.
26 Ndị na-eje ozi n’ụlọ nsọ,*+ bụ́ ndị bi n’Ofel,+ rụziri mgbidi ruo n’ihu Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ nakwa ụlọ elu nke sepụtara isi ná mgbidi.