Nehemaya 3:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ndị sochiri ha bụ ndị Tekoa.+ Ha rụziri mpaghara ọzọ malite n’ihu nnukwu ụlọ elu ahụ sepụtara isi ruo ná mgbidi Ofel.
27 Ndị sochiri ha bụ ndị Tekoa.+ Ha rụziri mpaghara ọzọ malite n’ihu nnukwu ụlọ elu ahụ sepụtara isi ruo ná mgbidi Ofel.