Nehemaya 3:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ndị sochiri ya bụ Hananaya nwa Shelemaya na Henọn nwa nwoke nke isii Zelaf mụrụ. Ha rụziri mpaghara ọzọ. Onye sochiri ya bụ Meshọlam+ nwa Berekaya. Ọ rụziri mgbidi n’ihu ụlọ* nke ya.
30 Ndị sochiri ya bụ Hananaya nwa Shelemaya na Henọn nwa nwoke nke isii Zelaf mụrụ. Ha rụziri mpaghara ọzọ. Onye sochiri ya bụ Meshọlam+ nwa Berekaya. Ọ rụziri mgbidi n’ihu ụlọ* nke ya.