Nehemaya 3:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Onye sochiri ya bụ Malkaịja, onye so ná ndị na-eji ọlaedo akpụ ihe. Ọ rụziri mgbidi ruo n’ụlọ ndị na-eje ozi n’ụlọ nsọ*+ na ndị ahịa, n’ihu Ọnụ Ụzọ Ámá Nnyocha, ruokwa n’ọnụ ụlọ dị n’elu ebe mgbidi a na mgbidi ọzọ sụkọtara isi.
31 Onye sochiri ya bụ Malkaịja, onye so ná ndị na-eji ọlaedo akpụ ihe. Ọ rụziri mgbidi ruo n’ụlọ ndị na-eje ozi n’ụlọ nsọ*+ na ndị ahịa, n’ihu Ọnụ Ụzọ Ámá Nnyocha, ruokwa n’ọnụ ụlọ dị n’elu ebe mgbidi a na mgbidi ọzọ sụkọtara isi.