Nehemaya 4:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 M wee kpee ekpere, sị: “Chineke anyị, nụrụ, n’ihi na a na-elelị anyị.+ Mee ka ha taa ahụhụ maka mkparị ha na-akparị anyị,+ meekwa ka ha dị ka ihe a kwatara n’agha, ka a dọrọkwa ha n’agha laa mba ọzọ.
4 M wee kpee ekpere, sị: “Chineke anyị, nụrụ, n’ihi na a na-elelị anyị.+ Mee ka ha taa ahụhụ maka mkparị ha na-akparị anyị,+ meekwa ka ha dị ka ihe a kwatara n’agha, ka a dọrọkwa ha n’agha laa mba ọzọ.