-
Nehemaya 4:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Anyị wee na-arụ mgbidi ahụ, rụzuo ya gburugburu, rụruokwa ya ọkara otú ọ ga-aha n’ịdị elu. Ndị obodo anyị jikwa obi ha na-arụ ọrụ ahụ.
-