14 Mgbe m hụrụ na ụjọ na-atụ ha, m biliri ozugbo gwa ndị a ma ama+ na ndị osote onye na-achị achị na ndị ọzọ niile, sị: “Unu atụla ha egwu.+ Chetanụ Jehova, bụ́ onye ukwu na onye e kwesịrị ịtụ egwu.+ Lụọrọnụ ụmụnne unu ọgụ, ụmụ unu ndị nwoke na ndị nwaanyị, ndị nwunye unu na ụlọ unu.”