-
Nehemaya 4:22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 N’oge ahụ, m gwara ndị obodo anyị, sị: “Ka nwoke ọ bụla na onye na-ejere ya ozi nọbọọ chi n’ime Jeruselem. Ha ga-eche anyị nche n’abalị ma rụọ ọrụ mgbe chi bọrọ.”
-