Nehemaya 5:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ndị ọzọ nọ na-asị: “Anyị na-enye ugbo anyị na ubi vaịn anyị na ụlọ anyị ka ha bụrụ ihe ibé ka anyị nwee ike inweta ọka* n’oge ụkọ nri.”
3 Ndị ọzọ nọ na-asị: “Anyị na-enye ugbo anyị na ubi vaịn anyị na ụlọ anyị ka ha bụrụ ihe ibé ka anyị nwee ike inweta ọka* n’oge ụkọ nri.”