Nehemaya 5:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 M wee chebara ihe ndị a echiche ma baara ndị a ma ama na ndị osote onye na-achị achị mba, sị ha: “Onye ọ bụla n’ime unu na-anara nwanne ya ọmụrụ nwa.”+ M kpọkọkwara ndị mmadụ ka e nwee nnukwu nzukọ n’ihi ha. Nehemaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:7 Ụlọ Nche,2/1/2006, p. 9
7 M wee chebara ihe ndị a echiche ma baara ndị a ma ama na ndị osote onye na-achị achị mba, sị ha: “Onye ọ bụla n’ime unu na-anara nwanne ya ọmụrụ nwa.”+ M kpọkọkwara ndị mmadụ ka e nwee nnukwu nzukọ n’ihi ha.