Nehemaya 5:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mụ na ụmụnne m na ndị na-ejere m ozi na-agbazinyekwa ha ego na ọka* n’anaghị ha ọmụrụ nwa. Biko, ka anyị kwụsịnụ ịnara ha ọmụrụ nwa ma anyị gbazinye ha ihe.+
10 Mụ na ụmụnne m na ndị na-ejere m ozi na-agbazinyekwa ha ego na ọka* n’anaghị ha ọmụrụ nwa. Biko, ka anyị kwụsịnụ ịnara ha ọmụrụ nwa ma anyị gbazinye ha ihe.+