Nehemaya 5:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Biko, nyeghachinụ ha taa ugbo ha,+ ubi vaịn ha, ubi oliv ha, na ụlọ ha. Nyeghachikwanụ ha ọmụrụ nwa* unu naara ha maka ego, ọka,* mmanya ọhụrụ, na mmanụ unu gbazinyere ha.”
11 Biko, nyeghachinụ ha taa ugbo ha,+ ubi vaịn ha, ubi oliv ha, na ụlọ ha. Nyeghachikwanụ ha ọmụrụ nwa* unu naara ha maka ego, ọka,* mmanya ọhụrụ, na mmanụ unu gbazinyere ha.”