Nehemaya 5:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ma ndị bụ́ gọvanọ tupu mụnwa boro ndị obodo anyị ibu arọ. Ha na-anara ha shekel* ọlaọcha iri anọ kwa ụbọchị maka nri na mmanya. Ndị na-ejere ha ozi megbukwara ndị obodo anyị. Ma emeghị m otú ahụ+ n’ihi na m na-atụ egwu Chineke.+
15 Ma ndị bụ́ gọvanọ tupu mụnwa boro ndị obodo anyị ibu arọ. Ha na-anara ha shekel* ọlaọcha iri anọ kwa ụbọchị maka nri na mmanya. Ndị na-ejere ha ozi megbukwara ndị obodo anyị. Ma emeghị m otú ahụ+ n’ihi na m na-atụ egwu Chineke.+