Nehemaya 6:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ozugbo a kọọrọ Sanbalat, Tobaya,+ Gishem onye Arebia,+ na ndị iro anyị ndị ọzọ na m rụghachila mgbidi ahụ+ nakwa na e nweghịzi oghere ọ bụla na ya (ọ bụ eziokwu na etinyebeghị m ibo ụzọ n’ọnụ ụzọ ámá ya dị iche iche n’oge ahụ),+
6 Ozugbo a kọọrọ Sanbalat, Tobaya,+ Gishem onye Arebia,+ na ndị iro anyị ndị ọzọ na m rụghachila mgbidi ahụ+ nakwa na e nweghịzi oghere ọ bụla na ya (ọ bụ eziokwu na etinyebeghị m ibo ụzọ n’ọnụ ụzọ ámá ya dị iche iche n’oge ahụ),+