-
Nehemaya 6:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Sanbalat ziteziiri m onye na-ejere ya ozi, kwuo otu ihe ahụ nke ugboro ise. Onye ozi ahụ jikwa akwụkwọ ozi a na-emechighị emechi.
-