Nehemaya 6:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Chineke m, biko, cheta Tobaya+ na Sanbalat na ihe ndị a ha mere. Chetakwa Noadaya, onye amụma nwaanyị, na ndị amụma ndị ọzọ nọ na-agba mbọ imenye m ụjọ.
14 Chineke m, biko, cheta Tobaya+ na Sanbalat na ihe ndị a ha mere. Chetakwa Noadaya, onye amụma nwaanyị, na ndị amụma ndị ọzọ nọ na-agba mbọ imenye m ụjọ.