Nehemaya 6:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ọtụtụ ndị bi na Juda ṅụrụ iyi na ha ga na-akwado ya n’ihi na ọ bụ ya lụrụ nwa Shekanaya nwa Era.+ Jehohenan nwa ya nwoke lụkwara nwa Meshọlam+ nwa Berekaya.
18 Ọtụtụ ndị bi na Juda ṅụrụ iyi na ha ga na-akwado ya n’ihi na ọ bụ ya lụrụ nwa Shekanaya nwa Era.+ Jehohenan nwa ya nwoke lụkwara nwa Meshọlam+ nwa Berekaya.