-
Nehemaya 7:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 M wee sị ha: “A gaghị emeghe ọnụ ụzọ ámá Jeruselem ruo mgbe anyanwụ chasiwara ike. Mgbe ndị nche ka guzo na-eche nche, ha ga-emechi ọnụ ụzọ niile ma kpọchie ha. Kenyekwanụ ndị bi na Jeruselem ebe ha ga na-eche nche, ka ụfọdụ na-eche nche n’ebe e kenyere ha, ụfọdụ ana-eche nche n’ihu ụlọ ha.”
-