5 Ma Chineke m tinyere n’obi m ka m kpọkọta ndị a ma ama na ndị osote onye na-achị achị na mmadụ niile ka ha deba aha ha n’akwụkwọ n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+ M wee hụ akwụkwọ e debara aha ndị bu ụzọ lọta n’ezinụlọ n’ezinụlọ. Ihe a bụ ihe m hụrụ e dere na ya: