Nehemaya 7:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 ụmụ Pehat-moab,+ ndị bụ́ ụmụ Jeshụa na Joab,+ puku abụọ, narị asatọ na iri na asatọ (2,818);