Nehemaya 7:70 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 70 Ụfọdụ ndị isi ọnụmara ha dị iche iche nyere onyinye maka ọrụ ahụ.+ Gọvanọ* nyere otu puku (1,000) mkpụrụ ego drakma ọlaedo* a ga-etinye n’ebe a na-edosa akụ̀, efere iri ise, na uwe mwụda ndị nchụàjà+ dị narị ise na iri atọ (530). Nehemaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:70 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1887
70 Ụfọdụ ndị isi ọnụmara ha dị iche iche nyere onyinye maka ọrụ ahụ.+ Gọvanọ* nyere otu puku (1,000) mkpụrụ ego drakma ọlaedo* a ga-etinye n’ebe a na-edosa akụ̀, efere iri ise, na uwe mwụda ndị nchụàjà+ dị narị ise na iri atọ (530).