-
Nehemaya 7:72Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
72 Ndị ọzọ nyere puku mkpụrụ ego drakma ọlaedo iri abụọ (20,000), puku maịna ọlaọcha abụọ (2,000), na uwe mwụda ndị nchụàjà dị iri isii na asaa.
-