Nehemaya 8:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 O wee nọrọ n’ámá dị n’ihu Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri gụpụta ya+ n’ihu ụmụ nwoke, ụmụ nwaanyị, na ndị niile nwere ike ịghọta ihe, malite n’ụtụtụ ruo n’etiti ehihie. Mmadụ niile gere ntị nke ọma+ n’ihe a na-agụpụta n’akwụkwọ Iwu ahụ. Nehemaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:3 Ụlọ Nche,10/15/2013, p. 21
3 O wee nọrọ n’ámá dị n’ihu Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri gụpụta ya+ n’ihu ụmụ nwoke, ụmụ nwaanyị, na ndị niile nwere ike ịghọta ihe, malite n’ụtụtụ ruo n’etiti ehihie. Mmadụ niile gere ntị nke ọma+ n’ihe a na-agụpụta n’akwụkwọ Iwu ahụ.