Nehemaya 9:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’abalị iri abụọ na anọ n’ọnwa a, ndị Izrel gbakọtara. Ha yiiri ákwà iru uju, wụkwasịkwa onwe ha ájá n’isi, na-ebu ọnụ.+
9 N’abalị iri abụọ na anọ n’ọnwa a, ndị Izrel gbakọtara. Ha yiiri ákwà iru uju, wụkwasịkwa onwe ha ájá n’isi, na-ebu ọnụ.+