Nehemaya 9:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ndị bụ́ ụmụ afọ Izrel wee kwụsị iso ndị niile bụ́ ndị mba ọzọ emekọ ihe.+ Ha guzokwara ọtọ kwupụta mmehie ha na mmehie ndị nna nna ha.+
2 Ndị bụ́ ụmụ afọ Izrel wee kwụsị iso ndị niile bụ́ ndị mba ọzọ emekọ ihe.+ Ha guzokwara ọtọ kwupụta mmehie ha na mmehie ndị nna nna ha.+