Nehemaya 9:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ha wee guzoro n’ebe ahụ ha guzo na-agụpụta akwụkwọ Iwu+ Jehova bụ́ Chineke ha ruo awa atọ. Ha nọkwa na-ekwupụta mmehie ha ma na-akpọrọ Jehova bụ́ Chineke ha isiala ruo awa atọ ọzọ. Nehemaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:3 Ụlọ Nche,10/15/2013, p. 22
3 Ha wee guzoro n’ebe ahụ ha guzo na-agụpụta akwụkwọ Iwu+ Jehova bụ́ Chineke ha ruo awa atọ. Ha nọkwa na-ekwupụta mmehie ha ma na-akpọrọ Jehova bụ́ Chineke ha isiala ruo awa atọ ọzọ.