Nehemaya 9:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jeshụa, Benaị, Kadmiel, Shebanaya, Bọnaị, Sherebaya,+ Benaị, na Kenenaị guzooro ọtọ n’elu ihe dị elu ndị Livai na-eguzo ekwu okwu+ ma jiri oké olu kpọkuo Jehova bụ́ Chineke ha.
4 Jeshụa, Benaị, Kadmiel, Shebanaya, Bọnaị, Sherebaya,+ Benaị, na Kenenaị guzooro ọtọ n’elu ihe dị elu ndị Livai na-eguzo ekwu okwu+ ma jiri oké olu kpọkuo Jehova bụ́ Chineke ha.