Nehemaya 9:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị Livaị bụ́ Jeshụa, Kadmiel, Benaị, Hashabnaya, Sherebaya, Hodaya, Shebanaya, na Petahaya wee sị: “Bilienụ too Jehova bụ́ Chineke unu ruo mgbe ebighị ebi.*+ Chineke, ka ha tookwa aha gị dị ebube, nke karịrị ngọzi niile na otuto niile. Nehemaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:5 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),2/2024, p. 9-10 Ụlọ Nche,10/15/2013, p. 21, 23
5 Ndị Livaị bụ́ Jeshụa, Kadmiel, Benaị, Hashabnaya, Sherebaya, Hodaya, Shebanaya, na Petahaya wee sị: “Bilienụ too Jehova bụ́ Chineke unu ruo mgbe ebighị ebi.*+ Chineke, ka ha tookwa aha gị dị ebube, nke karịrị ngọzi niile na otuto niile.